Samsong - Odogwu Lyrics

Lyrics

Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Ok’osisi nenye ndu You are the tree of life Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Odum ebo Judah DC Okorobia di nma Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Olisa bi n’igwe God of Heaven Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Ife oma imere mu eh Onum apughi iko ya O’bu gini kam ge ji Tu’ara Chim nma nma

Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele

Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Nmalite no’gwugwu Beginning and the end Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Anurum na i’nenye nwa (Daddy) Anurum na i’na gw’oria (i’na gw’oria) M’nwe bia n’iru gi nna N’we buru ekele

Ifeoma i’mere muo Onum abughi i’ko Obu gini kam ge ji Nwe tu wa ra Chim nma nma

Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele

Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra Jehovah

Onye neme nma Ebe ku we dike Igbe ne che ndu mo Obata obie

Agu ne’che mba mo Ihe oma i’nemerem ebuka Eze nara otuto I’mere nwanyi aga turu ime

I’mere k’onye ogbu were kwu okwu Eze’m onwere ihe kariri gi omume Ebube nara otuto’m ji bia Eze nara ekele’m ji bia

Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele

Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra Jehovah

Jehovah Jireh (Odogwu, Odogwu) Nara ekele’m ji bia

Video

ODOGWU - Samsong Ft Chioma Jesus

Thumbnail for Odogwu video
Loading...
In Queue
View Lyrics