Mercy Chinwo - Onye Lyrics

Album: Onyedikagi (feat. Glowrie) - Single
Released: 23 Apr 2021
iTunes Amazon Music

Lyrics

Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya Ogbajiri igwe kpoya nku Onye nwere factory ebe anakpu nwa (Mmuo ka mmuo) Odighi onye dikagi Echete obiesike Anyi na etogi, anyi nasigi imela

Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi Jesus oh (Onye eh) Onyedika Gi Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh) Onye dikagi (Onye eh) Onyedika Gi

Eze ka Eze, Chika dibia I Love the way the things you do You always exceed my expectations Odighi onye, onye, onye Onye, onye, onye Onye, onye, onye dikagi Oh dikagi Chineke mo Amama amasi

Odi onye dikagi (Onye eh) Odi onye dikagi (Onye eh) Odi onye dikagi oh (Onye eh) Onyedika Gi Odi onye dikagi oh-oh (Onye eh) Echeta obiesike (Onye eh) Oh Jesus (Onye eh) Onyedika Gi Onye (Onye eh) Na eluwa, na eligwe eleh (Onye eh) Odi onye dikagi oh (Onye eh) Onyedika Gi

Echeta Obiesike Otu onye anasi unuabiala (Onye eh, Onyedika Gi) Odighi onye, onye, onye Onye, onye, onye Onye, onye, onye dikagi Oh dikagi Chineke mo-o-o Amama amasi

Mmuo ka mmuo Mmuo ka mmuo o-o-o (Onye eh, Onyedika Gi)

Video

Mercy Chinwo ONYE official lyrics video @Vblessgospeltv

Thumbnail for Onye video
Loading...
In Queue
View Lyrics