Mercy Chinwo - Eze Lyrics

Album: Trending Best of EeZee Global Gospel Groove (feat. Mercy Chinwo & Judikay & Chidinma & Minister GUC & Esther Oji & Douye Ajeh) - Single
Released: 30 Jun 2023
iTunes Amazon Music

Lyrics


Eze, odighi onye di ka gi
Eze, odighi onye di ka gi
Eze mo, odighi onye di ka gi
Eze, odighi onye di ka gi

Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi
Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi

Eze, odighi onye di ka gi
Eze, odighi onye di ka gi
Eze mo, odighi onye di ka gi
Eze, odighi onye di ka gi

Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi
Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi

Giver of life, my strong tower, king of all the earth
Mighty ruler, high and breasted one
Great redeemer, you conquered death in victory
Eze, odighi onye di ka gi

Chim o, death couldn't hold you down
And the grave couldn't keep you in
Odighi onye di ka gi
Saviour, oshimiri atata oh
Who won't serve a god like you
Odighi onye di ka gi
Ooh... everybody... ooh...

Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi
Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi
You are bigger than everything!
Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi
Na elu uwa ne eligwe
Na ala nmuo ibu eze
Eze, odighi onye di ka gi

Video

Mercy Chinwo - EZE feat. Preye Odede (Official Video)

Thumbnail for Eze video
Loading...
In Queue
View Lyrics