Sifa Lyrics

Aka Jehovah by Gabriel Eziashi cover art

Gabriel Eziashi - Aka Jehovah Lyrics

Artist:
Gabriel Eziashi
Album:
Aka Jehovah - Single
Official Release:
01 Jan 2014

Lyrics

Aka aka ya
Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya
Nke nerughari nebe'm no
Isi iyi nke ndu
Nke nadighi ata ata
Aka aka ya
Aka Jehovah meme nam


Aka aka ya
Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya
Nke nerughari nebe'm no
Isi iyi nke ndu
Nke nadighi ata ata
Aka aka ya
Aka Jehovah meme nam
Jehovah muoo...
Daddy bi nelu igwe
Ogodo ye nakpu nala


Aka aka ya
 Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya
Nke nerughari nebe'm no
Isi iyi nke ndu
 Nke nadighi ata ata
Aka aka ya
Aka Jehovah meme nam
Aka aka ya
Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya
Nke nerughari nebe'm no
Isi iyi nke ndu
Nke nadighi ata ata
Aka aka ya
Aka Jehovah meme nam


Daddy muooo
Onye neme nma
Ngi bu chi muoo...
Aka aka ya
 Aka Jehovah neme nma
Onye uku  
(Aka aka ya aka Jehovah meme nma)
Onye Isi
(Aka aka ya aka Jehovah meme nma)
Daddy nakwa uzo ekene dili aha gioo...
Aka aka ya
Aka Jehovah neme nma
Aka nakpu nwa
Aka nenye ndu
Daddy neme nma oh oh...
Aka aka ya
 Aka Jehovah neme nma
Onyenwem
Onyenwem
Onyenwem
Jehovah muoo...


Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam


Video