Sifa Lyrics

NDUM (MY LIFE) FEAT. M & REVELATION by Nathaniel Bassey cover art

Nathaniel Bassey - NDUM (MY LIFE) FEAT. M & REVELATION Lyrics

Artist:
Nathaniel Bassey
Album:
Names of God
Official Release:
05 Feb 2022

Lyrics

I belong to Jesus

Hundred percent

Satan has no right

He has no share

He has no stake in this life

Hallelujah

Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)

Ile nile nkem nwere (Everything that I have)

Jesus nani gi ri nw’otuto (Jesus only you deserve the praise)

Ekwensu enwegi ike n’ebemno (The devil does not have power over me)

Abum nwa nke Chukwu (I am a Child of God)

Jesus nani gi ri nw’otuto (Jesus only you deserve the praise)

Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)

Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)

Onyinyeaka, Chinwedum 

(The one who helps me, the God who owns my life) 

Onye nwem, Eze

(The one that owns me, King) 

Jesus bu isi ike ndum o (The strength of my life)

Ndum bu nke Mmuo ka mmuo 

(My life belongs to the spirit that is greater than all spirits) 

Eze ndi mmuo (The king of spirits) 

Mmuo n'elo mmuo (The spirit that swallows other spirits) 

Jesus nani gi ri nw’otuto (Jesus only you deserve the praise)

Okwa gi bu eze ndi eze n'eze ze 

(You are the king other kings reverence)

Oke ikuku, kuku na tuege  

(The great wind that other winds are afraid of) 

Video