Flavour - Umuigbo Lyrics
Lyrics
Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Igbo man Nwanne gi gbo cha Ayammama
Gba cha pu oso Na Ebe a fu lelele Ayammama Lacha pu oso Ebe a fu tinye ti Ayammama Obodo sili ike na ndi Igbo (?) A banye e ba fu e buli ike weputa Ugochukwu nyelu anyi ya wa ka anyi ji na ga nu Ayammama
Umuigbo nile Umuigbo nile Let’s come together Na anyi ncha bu ofu Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Yanwa ka anyi ji aga
Kam naba na ala igbo Ebe afa a mulum o (ayammama) Ile’m anyi na uku ifem yi bu Aba (ayammama) Innoson (?) motor ka ona nu zi (ayammama) Made in Nnewi Yanwa kam na acho nu (ayammama) Abakaliki rice, yanwa kam na e rizi (ayammama) Akulu na manu e be osi bido Maka na
Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Igbo man Nwanne gi gbo cha Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Yanwa ka anyi ji aga
Ogini di mere Na anyi di a meh nwanne Ogini di mere Asusu anyi gi aga Onye Igbo muta nwa Osubalu ya oyibo Oyibo amaka ma na oburu asusu anyi o Ijele ba anyi o Ya ka ina eme o Biggie nwannem Igbo bi ibo anyi kunie
Umuigbo nile Umuigbo nile Let’s come together Na anyi ncha bu ofu Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Yanwa ka anyi ji aga
Alili eligbom Nbi banyi bulu nara (ayammama) Akpata onyi na awum Ya kam ji ebe zi (ayammama) They rape our women o Ya kam ji e ti zi They starve our children Ya kam ji e be zi (ayammama) Nnamdi Kanu nwanne ji si ike (ayammama) (?) Uchechukwu ga eme lili
Umuigbo nile Umuigbo nile Let’s come together Na anyi ncha bu ofu Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Igbo man Nwanne gi go cha
Gba cha pu oso Na Ebe a fu lelele Ayammama Lacha pu oso Ebe a fu tinye ti Umuigbo na agba mbo Ya ka anyi na ekwu (ayammama) (?)Ijele nwannem Chukwu ka anyi ji aga Ayammama
Maka na Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Chukwu bu ike anyi o Yanwa ka anyi ji aga Genevieve nwa Na ndi Igbo gi aba (Ada Mbaise) Ijele nwanne na ndi Igbo gi aba (?) a ndi Igbo gi aba Chimamanda Adichie na ndi Igbo gi aba
Video
Flavour - Umu Igbo (feat. Biggie Igba)
Meaning & Inspiration
not a christian song.