Flavour - Egwu Ndi Oma Lyrics

Lyrics

Selebi Obododelu Obododelu gim gim Obododelu Obododelu gim gim Oyorima

Anyawu otutu biko bia gbalu egwu (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Opulu ije nwanyi egwu aputa ogbo (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru (ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Abia! Electric nwayi biko bia gbulu egwu (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Iyelele, Anyi e kulie Iyelele, Anyi a bata (Anyi a bata na ogbo) Iyelele, Ona a apkutu Chai Iyelele, Fa na enenele

Aka na eti igba Tibelum igba mo Onu na ebu oja Bubelum oja mo Onye u ba kwara Ngwa kpo- ka anyi jebe lu Ife chukwu kuru ga eme

(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Ugo nwa mo….asam gba be egwu (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Iye, ada di iche mo…Ada mu gba be egwu (Aahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Iyelele Ana mu ke Iyelele Amuma mmiri Iyelele Ona fio nu Iyelele Fa na ekwu nu Iyelele Obu m na eme Iyelele Okwa Chimu yelum o

Onye ya na Chi ya so Na eru ebe o na e je Bu Chi na uzo I GBA -- oso Ugochukwu mele Eze Ife o bu bu nkili Ife chukwu kuru ga eme

(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Ayeyeye Apugo mo bia gbalu egwu (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Udala nwa nwanyi i malu mma (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma) Ugochukwu mmelu eze Egwu anyi a puta na ogbo (Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Oyorima Obododelu Obododelu gim gim (Mix monster) Obododelu Obododelu gim gim Original Mr Flavour on the dancefloor They don’t

Video

Flavour - Egwu Ndi Oma

Thumbnail for Egwu Ndi Oma video
Loading...
In Queue
View Lyrics