Flavour - Omeiheoma Lyrics
Lyrics
Ome ihe oma ka obu Ome ihe ukwu ka obu Chukwuoma ka obu Ekwu eme ka obu
Onwere ihe oma ona eme n'uwa nye ya ekene Maka na ekene ya na nke Omere Omekwa ya ozo Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya
Papa, ome ihe ukwu ka obu Onwere ihe oma ona eme n'uwa nye ya ekene Maka na ekene ya na nke Omere Omekwa ya ozo Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya
Papa Ome ihe ukwu ka obu
Video
Flavour - Omeiheoma