Flavour - Doings Lyrics
Lyrics
(Eehhh nwanne if it's a hit aka anyi dia) Dia Bia master diwelu Olé (Mastaa) Iye iye iye yelele...
[Flavour] Who no know go know Na mehn donye iru n'iga amaa Obodo edelu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Maka na onye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee I fugo na doings get levels
Ndi agaba (Lee lee --- ahaa) Mehn I makwa emee (Ahaa) A babe I makwa eme (Ahaa) Guy ijeko oleee (Ahaa) I ma n'ife edele-ede (Ahaa) Na ọbụ ife enyele-enye o (Ahaa) Na Street omele eme (Ahaa) I fugo na doings get level
Ebube agụ na-eche nu agu eeee Okilikili ka agba ukwu ose Enyi I ga alaiki anyi ooo (Iga alaiki anyi ooo) Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo You cannot stop a moving train oo M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo (I ga alaiki anyi ooo)
The girl si na ma ada anyu-anyu Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
[Chorus] Iyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get level) Ndi agaba (lee lee abaaa) Mehn I makwa emee (abaa) A Babe I makwa emee (abaa) Guy ijeko oleee (abaa) I ma n'ife edele-edee (abaa) No be ife enyele-enye oo (abaa) Na Street ọ mele-eme (abaa) I fugo na doings get level
[Phyno] Boys a na-ama aka Open up gosi ya your babe Si ya som na awa-awa Mu na gi ada agba mgba Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter Afụ dimkpa afu ogologo iru ya Na nwoke bute ike Na umu nwa ga afunata isi a The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ Emesia akpọluo ụnọ Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
Jugodi akuku ite Na e nwekwaa levels to this Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife E nwee ife di iche from égbé na égbè Na onye ji egbe na-agba égbé And onye ji ego febe-ego Onye ji egbe agbawa egbe
Guy kilibe doings (Eeee) Just negodu doings (Eeeee) Udi ife a na-eme na movies (Eeee) Fa ncha socha na doings (Eeee)
Asa i na anwulu na doings Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis The convoy that we move in Fa ncha socha na doings
[Flavour] The girl si na ma adi anyu-anyu Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
[Chorus] Iyokoo doings get levels ooo I fugo na doings get levels Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu I fugo na doings get levels Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa I fugo na doings get levels Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee I fugo na doings get levels I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee I fugo na doings get levels
Yahaaa Who no know go know Na men donye itu n'iga ama Obodo edelu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Maka na onye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee I fu go na doings get levels Ndi agaba!
Video
Flavour - Doings (feat. Phyno) [Official Video]
Meaning & Inspiration
not a christian song.